
Onye Uwa Oma by Mummy Josephine Amaefule Lyrics
Kemgbe m Barbara n’ime Jizos
Aburula m Onye uwa Oma
You are the God that never disappoints
The God of Abraham, Issac and Jacob
Imere ka nwanyi-àgà turu ime
Imere ka Onye ìsì we hu uzo
Jehova o dįghį onye dika gį
N’imatu o dįghį onye yiri gį
Aka m di nelu
Nara ekele m ooo
Nara Otito m ooo
Jehova kaaa oooo
Kemgbe m Batara n’ime Jizos
Aburula m Onye uwa Oma
Kemgbe m Batara n’ime Jizos
Aburula m Onye uwa Oma
Kemgbe m Batara n’ime Jizos
Aburula m Onye uwa Oma